Nothing found
Thank you! Your submission has been received!
Oops! Something went wrong while submitting the form.

Ugboro ole ka ndị bu nje HIV na-aga nnyochahụ?

Ndị bu nje HIV na-enwe nnyochahụ vaịra mgbe mbụ ha natara ọgwụgwọ site n'aka Dọkịta, nke a ga-enyere ha aka ịkwado maka ọdịnihu.

Mgbe mmadụ nwere achọpụtanje ọ dịkarịa ala ọnwa isii, ọ dị mkpa ka ọ gaa nnyochahụ vaịra kwa ọnwa isii ọbụla.

Gaa na Hiv.gov maka enyemaka. (Ebenduga asụsụ Bekee).