Nothing found
Thank you! Your submission has been received!
Oops! Something went wrong while submitting the form.

Ọgwụ HIV maọbụ mgbochi PrEP ọ na-emetụta homonu ndị nwere ahụ nwoke na nwaanyị otu mgbe?

Ọ bụghị mmadụ niile nwere ahụ nwoke na nwaanyị nwere homonu dịka ụzọ isi mata maọbụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị mana ọ dị otu ahụ n'ụfọdụ. E nweghị mmekọrịta n'etiti homonu nnochi nakwa PrEP.

Kirie vidio a dị otu minit na Greater Than AIDS ma mụtakwuo ihe. (Ebenduga asụsụ Bekee)