Nothing found
Thank you! Your submission has been received!
Oops! Something went wrong while submitting the form.

Gịnị bụ HIV?

HIV bụ nje ndị ahụ na-akụrisi ikike ndụ mmadụ mà mee ka ọ siere ahụ gị ike ịdị mma. Ọ bụrụ na ọ gáa n'ihu, ọ na-abanye n'ọrịa AIDS.

Ọgwụgwọ nlebanya na-eme ka ahụ mmadụ dị ike maọbụrụ na onye ahụ ebido n'oge añụ ọgwụ ya mà nọgidesie ike na ya, HIV agaghị egbu ya. Agbaara ọtụtụ mba, ka ọ dị ugbua, ndị bu nje HIV ga-anọte ndụ aka ma nwee ahụ isi ike dịka ndị ebughị maọbụrụ na ha na-añuchi ọgwụ ha anya.

Kirie vidio a dị otu minit na Greater Than AIDS iji mụtakwuo ihe.  (Ebenduga asụsụ Bekee)