Nothing found
Thank you! Your submission has been received!
Oops! Something went wrong while submitting the form.

Dọkịta m o kwesịrị ịma otu m si enwe mmekọahụ ka ọ bụ ụdịrị ahụ m nwere?

Azịza ajụjụ a na-agbagwojuanya. O nwere ike ọ gaghị adịrị ụfọdụ mfe karịsịa ndị bi na mba anabataghị nwoke na nwaanyị idina ibe ha maọbụ ebe iwu akwadoghị ndị Dọkịta na ndị ọrịa ịma ihe zoro ezo.

N'ihi ya, ọ bụrụ na anyị atụkwasị Dọkịta obi, ọ ga-enyere anyị aka. Ị gwa hả maka ahụ nakwa ụdị mmekọahụ ị na-enwe ga-enyere ha aka inyocha gị ahụ nke ọma.

Cheta na i kwesịghị ime ihere n'ihu Dọkịta gị. Ọ bụrụ na Dọkịta agwa gị na otu i si enwe mmekọahụ jọrọ njọ, jiri olu nkwanye ugwu gwa ya na ihe jikọrọ ụnụ abụọ bụ ọgwụ.

Kirie vidio a dị otu minit na Greater Than AIDS iji mụtakwa ihe.  (Ebenduga asụsụ Bekee)